Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ude nke Gilied


Ude nke Gilied

Nnya na-esi isi ụtọ a na-eji agwọ ọnya nile (Jen. 43:11; Jer. 8:22; 46:11; 51:8). Osisi nta na-erute nnya ahụ a na-esi na ya eme ude ahụ toro ebe ọ dị ukwuu na Gilied n’oge nile nke Testament Ochie nke mere na a bịara mara Ude ahụ dịka “ude nke Gilied” (Jen. 37:25; Ezik. 27:17).