Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Williams, Fredrick G.


Williams, Fredrick G.

Otu onye-ndu izizi nke Nzukọ-nsọ e weghachiri azụ onye jere-ozi maka otu oge dịka onye ndụmọdụ na Ndị-isi nduzi nke Okwa Nchụ-aja dị-elu (OznỌd. 81; 90:6, 19; 102:3).