Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ịgba-ama, Ọgbụgba-ama


Ịgba-ama, Ọgbụgba-ama

Mmata na aka-ebe nke mụọ nke Mụọ Nsọ na-enye. Ọgbụgba-ama nwekwara ike ịbụ otu ịma-ọkwa ụlọ-ọrụ ma-ọbụ nke iwu kwadoro maka ihe mmadụ matara dịka ezi-okwu (OznỌd. 102:26).