Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Meri, Nne nke Jisus


Meri, Nne nke Jisus

N’ime Testament Ọhụrụ, otu nwagbọghọ na-amaghị nwoke nke Chineke Nna ahụ họọrọ ịbụ nne nke Ọkpara Ya n’anụ arụ. Mgbe a mụsịrị Jisus, Meri mụtara ụmụ ndị ọzọ (Mak 6:3).