Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ịn̄ụ-iyi


Ịn̄ụ-iyi

Dịka e jiri ya n’ime akwụkwọ-nsọ nile, ọ na-abụkarị ọgbụgba-ndụ dị nsọ ma-ọbụ nkwa. Ka o sila dị, ndị ajọọ mmadụ, tinyere Setan na ndị mụọ-ozi ya, na-emekwa ịn̄ụ iyi nile iji meruo n’isi ajọọ nzube ha nile. N’oge nile Testament Ochie, a naara anabata ịn̄ụ iyi nile; Otu o sila dị, Jisus Kraịst kụziri na ndị mmadụ ekwesịghị ka ha n̄ụọ-iyi n’aha nke Chineke ma-ọbụ ihe okike ya nile (Mat. 5:33–37).