Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ikpe nke ikpe-azụ


Ikpe nke ikpe-azụ

Ikpe nke ikpe-azụ nke ga-adị mgbe e bilitesịrị n’ọnwụ. Chineke site n’aka Jisus Kraịst ga-ekpe onye ọbụla ikpe iji kpebie ebube ebighi-ebi onye ahụ ga-anata. Ikpe a ga-agbado ụ́kwụ́ na nrube isi onye ọbụla nye iwu nile nke Chineke, tinyere nnabata ya nye aja mgbaghara mmehie nke Jisus Kraịst.