Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ụkpụrụ


Ụkpụrụ

Otu ntọ-ala ozizi, ezi-okwu ma-ọbụ iwu. Ụkpụrụ mbụ nile nke ozi-ọma bụ okwukwe n’ime Onye-nwe Jisus Kraịst na nchegharị (Ndep. Ok 1:4).