Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ndị Antai-Nifaị-Lihaị


Ndị Antai-Nifaị-Lihaị

N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, aha e nyere ndị Leman ndị ụmụ ndịkom nke Mosaịa gbanwere. Mgbe a gbanwesịrị ha, ndị a akpọkwara ndị nke Amọn, kwesịrị ntụkwasị obi n’ime ndụ ha nile (Alma 23:4–7, 16–17; 27:20–27).