Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Nwanne nwanyị


Nwanne nwanyị

Dịka ụmụ nke Nna anyị nke Elu-igwe, ndị nwoke nile na ndị nwanyị bụ ụmụnne nwoke na ụmụnne nwanyị nke mụọ. N’ime Nzukọ-nsọ ndị otu ndịnyom na ndị-enyi nke Nzukọ-nsọ ka a na-akpọkarị ụmụnne ndị nwanyị.