Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Anụ Arụ


Anụ Arụ

Anụ arụ nwere ọtụtụ mpụtara: (1) mpe mpe ihe dị ndụ dị nro na-emejupụta arụ nile nke mmadụ, anụmanụ nile, anụ ufe nile, ma-ọbụ azụ; (2) ịnwụ anwụ; ma-ọbụ (3) ụdị okike nke a na-ahụ anya ma-ọbụ nke anụ arụ nke mmadụ.

Mpe mpe ihe dị ndụ nke arụ

Ịnwụ-anwụ

Ụdị okike nke anụ arụ nke mmadụ