Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Hibru


Hibru

Asụsụ Semait nke ụmụ Israel na-asụ.

Ndị Israel nabuuru-asụ asụsụ Hibru ruo mgbe ha sitere na ndọkpụ n’agha Babịlọn lọghachi, n’oge mgbe asụsụ Aramaịk bịara bụrụ asụsụ mkparịta ụka ụbọchị nile. N’oge nke Jisus, Hibru bụụrụ asụsụ nke ndị mụtara akwụkwo, nke iwu, na edemede akwụkwọ ọgụgụ nke okpukpere chị.