Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Iwu-nsọ nile nke Chineke


Iwu-nsọ nile nke Chineke

Iwu nile na ihe nile a chọrọ nke Chineke na-enye ndị mmadụ n’otu n’otu ma-ọbụ na nchịkọta. I dobe iwu-nsọ ahụ nile ga-eweta ngọzi nile nke Onye-nwe nye ndị na-erube isi (OznỌd. 130:21).