Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Metusela


Metusela

Otu nwa-nwoke nke Inọk n’ime Testament Ochie. Metusela biri afọ nile dị 969 (Jen. 5:21–27; Luk 3:37; Moses 8:7). Ọ bụụrụ Onye amụma ezi-omume onye a hapụrụ n’elu ụwa mgbe nnukwu obodo nke Inọk e wegara ya n’elu-igwe. O nọgidere n’elu ụwa iwepụta ụmụ ụmụ site na nke Noa ga-esi bịa (Moses 8:3–4).