Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Woodruff, Wilford


Woodruff, Wilford

Onye-isi nduzi nke anọ nke Nzukọ-nsọ na-eso mweghachi azụ nke ozi-ọma ahụ site n’aka Onye-amụma Joseph Smith. A mụrụ ya n’afọ 1807 ọ nwụkwara n’afọ 1898.