Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Aịsak


Aịsak

Otu onye isi ezi na ụlọ Testament Ochie. Ọmụmụ ya nye Abraham na Sera n’agadi ha bụụrụ ọrụ-ebube (Jen. 15:4–6; 17:15–21; 21:1–8). Ịdị na njikere nke Abraham iji nwa ya Aịsak chụọ aja bụụrụ oyiyi Chineke na Ọkpara ya a Mụrụ Nani Ya (Jekọb 4:5). Aịsak bụụrụ onye nketa nke nkwa nile nke ọgbụgba-ndụ Abraham (Jen. 21:9–12; 1 Nif. 17:40; OznỌd. 27:10).