Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Obadaia


Obadaia

Otu onye-amụma nke Testament Ochie onye buru ụzọ kwuo maka ajọọ mbibi nke Edọm. O kwere omume na o buru amụma n’oge ichi-eze nke Jehoram (848–844 tutu a mụọ Kraịst) ma-ọbụ n’oge mbakpo n’agha ndị Babịlọn n’afọ 586 tutu a mụọ Kraịst.

Akwụkwọ nke Obadaịa

Otu akwụkwọ dị n’ime Testament Ochie. O nwere nanị otu isi. N’ime ya Obadaịa dere maka ọdịda nke Edom na buo amụma na ndị nzọpụta ga-eguzo n’elu Ugwu Zaiọn.