Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ọkụ


Ọkụ

Akara nke ime ka ihe dị ọcha, ịsacha ma-ọbụ ido ihe nsọ. Ọkụ nwekwara ike bụrụ akara nke iru Chineke.