Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Nrịrịa, Onye-nrịrịa, Ọrịa


Nrịrịa, Onye-nrịrịa, Ọrịa

Inwe nrịrịa ma-ọbụ ọrịa. N’ime akwụkwọ-nsọ nile, ọrịa nke arụ oge nile ụfọdụ na-abụ otu àkàrá nke e nweghị ọdịmma nke mụọ (Aịsa. 1:4–7; 33:24).