Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Onye e tere mmanụ


Onye e tere mmanụ

Jisus ka a kpọrọ Kraịst ahụ (asụsụ Grik) ma-ọbụ Mesaia ahụ (asusu Aramaik) okwu abụọ ndị a pụtara “Onye ahụ e tere mmanụ”. Ọ bụ ya bụ onye ahụ Nna tere mmanụ ka ọ bụrụ onye nnọchite anya nke Nna ahụ n’onwe ya n’ime ihe nile gbasara nzọpụta nke mmadụ.