Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Hyde, Orson


Hyde, Orson

Otu onye n’ime Ọnụ-ọgụgụ-juru-aka nke Ndị-ọzi Iri na Abụọ nke mbụ a kpọrọ n’ime ọgbọ nke a (OznỌd. 68:1–3; 75:13; 102:3; 124:128–129). O mere ọtụtụ mgbasa-ozi maka Nzukọ-nsọ tinyere ido Ala-nsọ ahụ nsọ n’afọ 1841 maka nlọghachi nke ndị Juu.