Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Gameliel


Gameliel

Otu onye Farisii a maara ama nke ọma n’ime Testament Ọhụrụ, onye maara na kuziekwa iwu ndị Juu. Onye-ozi Pọl bụụrụ otu n’ime ndị gbara mbọ inwe mmụta n’okpuru ya (Ọlndoz. 22:3). Ọ bụụrụ onye nwere ike dị ukwuu na-esi n’ime iru ọrụ n’etiti ndị Sanhedrin (Ọlndoz. 5:34–40).