Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Akọ n’uche, Akọ n’uche nile


Akọ n’uche, Akọ n’uche nile

Akọn’uche nwere ọtụtụ nkowapụta, atọ n’ime ha bụ: (1) Ọbụ ìhè nke ezi-okwu nke na-enye ihe nile n’ime ụwa ndụ na ìhè. Ọ dị-adị mgbe nile. (2) Okwu ahụ akọn’uche nwekwara ike ịtụnyere ụmụ nke Chineke na mụọ. (3) Akwụkwọ-nsọ nile nwekwara ike ikwu banyere akọn’uche dịka ịtụnyere ọkpụrụkpụ mụọ nke dị-adị tutu a mụta anyị dịka ụmụ na mụọ.