Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ugwu Saịnaị


Ugwu Saịnaị

Otu nnukwu Ugwu dị na obodo Saịnaị nke ọ fọdụrụ obere ka mmiri gbaa okirikiri, dị nso n’ebe Moses na ndị Israel nwere ụlọ ikwuu, ha zuru ike ọnwa atọ mgbe ha na-esiworị n’Ijipt pụọ, a na-akpo kwa ya Ugwu Horeb (Ọpụ. 3:1). N’ebe a ka Chineke nyere Moses iwu ya maka ụlọ nke Israel; n’ebe a kwa ka e wuru ụlọ ofufe ahụ (Ọpụ. 19:2; 20:18; 24:12; 32:15).