Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Zarahemla


Zarahemla

N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, Zarahemla na-atụnyere (1) otu nwoke onye duru ndị mba ọzọ nke Miulek, (2) otu nnukwu obodo a gbasoro ya kpọọ aha, (3) ala nke Zarahemla, ma-ọbụ (4) ndị ahụ sooro ya.