Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Jared


Jared

Otu onye-ndu nke Akwụkwọ nke Mọmọn onye, tinyere nwanne ya nwoke, duru ndị mmadụ si na ụlọ-elu nke Tọwa Bebel gaa na ala e kwere na nkwa dị na ọkara okirikiri mpaghara ọdịda-anyanwụ nke ụwa (Ita 1:33–2:1).