Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Akwa mgbochi


Akwa mgbochi

Otu okwu e jiri n’akwụkwọ-nsọ nile ka ọ pụta (1) otu ihe na-akpa oke nke na-ekewapụ ebe nile nke ụlọ ofufe ma-ọbụ temple, (2) otu àkàrá maka nkewapụ n’etiti Chineke na mmadụ, (3) otu akwa dị mpempe nke ndị mmadụ na-eyi iji kpuchie iru ha ma-ọbụ isi, ma-ọbụ (4) otu onyinye nchefu nke Chineke nyere nke na-egbochi echiche nile nke mmadụ banyere ịdị ndụ a na-adi tutu e nwee anụ arụ.