Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Akụkọ ilu


Akụkọ ilu

Otu akụkọ di mfe a na-eji akụzi ezi-okwu nke mụọ ma-ọbụ ụkpụrụ site n’ịkọwa ya site n’ima atụ. Akụkọ ilu na-agbado ụkwụ site na-ime ka a mara ihe dị iche n’ihe nkịtị ma-ọbụ ihe na-eme eme na otu ezi-okwu, na mpụtara dị n’okpuru ma-ọbụ ozi nke akụkọ ilu ahụ na-abụkarị ihe e zonarịrị ndị na-ege ntị bụ ndị na-ejikeghị ejike na mụọ inata ya (Mat. 13:10–17).

Ọtụtụ mgbe Jisus jiri akụkọ ilu kụzie ihe. Maka usoro ndepụtasị nke ilu ya nile pụtara ìhè, hụ Ozi-ọma nile.