Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Rigdon, Sidney


Rigdon, Sidney

Otu onye a gbanwere na mmalite na onye-ndu n’ime Nzukọ-nsọ n’ime afọ ndị 1830 na mmalite 1840 nile. Sidney Rigdon fere ofufe otu oge dịka Onye Ndụmọdụ nke Mbụ nye Joseph Smith n’ime Otu Ndị-isi Nduzi Mbụ nke Nzukọ-nsọ (OznỌd. 35; 58:50, 57; 63:55–56; 76:11–12, 19–23; 90:6; 93:44; 100:9–11; 124:126). N’ikpeazụ o dapụrụ ma a chụpụrụ ya na Septemba 1844.