Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ọkpụkpọ na nhọpụta


Ọkpụkpọ na nhọpụta

Ndị ezi-omume na-eso Kraịst nwere ike ịbụ ndị agụnyere n’etiti ndị a họọrọ ndị ga-erita nkwa nke mbuli-elu. Ọkpụkpọ na nhọpụta nke a na-eji nchegharị na baptism amalite. Ọ na-ezu oke mgbe ha na-emi na-aga n’iru, na-eri oriri n’elu okwu nke Kraịst, ma nwee nọgide ruo n’ọgwụgwụ (2 Nif. 31:19–20). Akwụkwọ-nsọ nile na-akpọ usoro a ime ka ọkpụkpọ na nhọpụta anyị guzosie ike (2 Pita 1:4–11; OznỌd. 131:5–6).