Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ndị Filipai, Akwụkwọ-ozi e degaara


Ndị Filipai, Akwụkwọ-ozi e degaara

Otu leta nke Pọl degaara Ndị-nsọ na Filipaị mgbe ọ nọọrọ n’ụlọ mkpọrọ na Rom n’oge nke mbụ. Ọ bụ ugbụ a akwụkwọ nke ndị Filipaị n’ime Testament Ọhụrụ.

Isi nke 1 nwere ekele n’ile nke Pọl na ntụzị-aka ya n’ịdị-n’otu, ịdị umeala, na ntachi obi. Isi nke 2 na-ekwu ugboro ugboro na mmadụ nile ga-ehulatara Kraịst isi na n’onye ọbụla ga-arụpụtarịrị nzọpụta nke onwe ya. N’isi nke 3, Pọl kọwara na ya ejiwo ihe nile chụọ-aja maka Kraịst. N’isi nke 4, Pọl kelere Ndị-nsọ ndị Filipaị n’ihi enyem-aka ha.