Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Nihọ


Nihọ

Otu nwoke ajọ mmadụ n’ime Akwụkwọ nke Mọmọn. Nihọ bụụrụ otu n’ime ndị mbụ mere omume ndị nchụ-aja aghụghọ n’etiti ndị Nifaị. Mgbe o zisịrị ozizi ụgha na gbuo Gideon, e gburu Nihọ n’ihi imebi iwu ya nile (Alma 1). Ndị na-eso Nihọ gara n’iru n’ime ajọọ omume ya nile na ozizi ya nile ogologo mgbe ọ nwụsịrị.