Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Mishak


Mishak

N’ime Testament Ochie, Shedrak, Mishak, na Abed-nego bụụrụ ụmụ okoro-ọbịa atọ ndị Israel ndị a kpọbatara ha na Daniel n’ime obi-eze nke Nebukadneza, eze nke Babịlọn. Aha Mishak na Hibru bụụrụ Mishael. Ụmụ okoro-ọbịa anọ ahụ jụrụ imerụ onwe ha site na-isoro nara anụ na mmanya nke eze ahụ (Dan. 1). Shedrak Mishak na Abed-nego ka eze ahụ tụbara n’ime oke ọkụ na-enwu ajọ onwunwu ma Ọkpara nke Chineke wee chekwaa ha (Dan. 3).