Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Mmadu n’ụdị okike


Mmadu n’ụdị okike

Onye ahụ nke na-ahọrọ ka oke mmetụta, ọchịchọ nile, akpịrị ihe nile, na echiche nile nke anụ arụ inwe ike na-esi n’ime ya arụ ọrụ karịa site na mmetụta nile nke Mụọ Nsọ. Onye dị otu ahụ ga-aghọta ihe nke anụ arụ na ọbụghị ihe nile nke mụọ. Mmadụ dum bụ nke anụ arụ ma-ọbụ arụ na-anwụ anwụ, n’ihi ọdịda nke Adam na Iv. A ga-amụgharị onye ọbụla ọzọ site n’aja mgbaghara mmehie nke Jisus Kraịst iji kwụsị ịbụ mmadụ nke ụdị okike.