Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ọlụ ndị-ozi


Ọlụ ndị-ozi

Akwụkwọ nke a bụ nke abụọ n’ime otu ọrụ nwere mpaghara abụọ Luk degaara Tiofilọs. Mpaghara nke mbụ ka a matara dịka Ozi-ọma dịka Luk si dee. Isi nile nke 1–12 dekọtara ụfọdụ n’ime ọrụ nile nke nzisa ozi-ọma nke Ndị-ozi Iri na Abụọ n’okpuru ntụzi-aka Pita, ozugbo na-eso ọnwụ na mbilite n’ọnwụ nke onye nzọpụta. Isi nile nke 13–28 gbasara ụfọdụ n’ime njegharị nile nke Onye-ozi Pọl na ọrụ izisa ozi-ọma.