Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Égwú


Égwú

Ụda ụtọ abụ nile na ụda egwụ nile a na-agụ na ana-eti ke mgbe oge nile nke mmalite Bible iji gosi on̄u, ija mma, na ife ofufe (2 Sam. 6:5). O nwere ike ịbụ n’ụdị ekpere. A gụrụ Abụọma nile ikekwe n’ụda ụtọ nile dị mfe ma jiri akọrọ ngwa egwu jikọ ya ọnụ.