Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Lazarọs


Lazarọs

N’ime Testament Ọhụrụ, nwa nne nwoke ahụ nke Mata na Meri. Jisus kpọlịtere ya site na ndị nwụrụ-anwụ (Jọn 11:1–44; 12:1–2, 9–11). Nke a abụghị Lazarọs ahụ dịka onye na-arịọ arịrịọ n’ime akụkọ ilu ahụ nke Jisus kuziri (Luk 16:19–31).