Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ana


Ana

N’ime Testament Ọhụrụ, ọ bụ onye-amụma nwanyị nke agbụrụ Asha. N’oge ọmụmụ Jisus, ọ bụụrụ nwanyị di ya nwụrụ meworo agadi. Ọ hụrụ nwa amụrụ ọhụrụ Jisus na mgbe e kuuru ya bịa iche ya n’iru n’ime Temple, ma ọ matara ya dịka onye mgbapụta (Luk 2:36–38).