Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Judas Iskariọt


Judas Iskariọt

Otụ n’ime Ndị-ozi Iri na Abụọ nke Jisus n’ime Testament Ọhụrụ (Mat. 10:4; Mak 14:10; Jọn 6:71; 12:4). Aha Ikpe-azụ ya pụtara “onye Kerịọt” ọ bụụrụ onye-sitere n’agbụrụ Juda na bụụrụ kwa nanị Onye-ozi na-abụghị onye Galili. Judas raara Jisus nye n’ụzọ aghụghọ.