Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Okwu Chukwu e kwuru n’elu ugwu


Okwu Chukwu e kwuru n’elu ugwu

Mkparịta-ụka nke Onye-nwe Jisus Kraịst nye ndị na-eso ụzọ ya nile ndị a chọrọ izipụ n’ozi mgbasa ozi-ọma nile (Mat. 5–7; Luk 6:20–49). Onye-nwe nyere okwu chukwu ahụ n’oge na-eteghị anya mgbe ọ kpọsịrị mmadụ Iri na Abụọ ahụ.

Okwu chukwu ahụ ka e mere ka o doo anya nke ọma site na ntụgharị asụsụ nke Bible nke Joseph Smith mere na site n’okwu chukwu dịka ya nke e dekọtara n’ime 3 Nif. 12–14 nke na-egosi na akụkụ nile dị mkpa nke okwu chukwu ahụ e fuwo site na nkọwasị di n’ime Matiu.