Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Izu-ori, Ori


Izu-ori, Ori

I were ihe site n’aka onye-ọzọ n’ụzọ na-akwụghị ọtọ ma-ọbụ na-enweghị nkwado nke iwu. Oge nile Onye-nwe na-enye ụmụ ya iwu ka ha ghara izu-ori (Ọpụ. 20:15; Mat. 19:18; 2 Nif. 26:32; Mosa. 13:22; OznỌd. 59:6).