Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ihe isi-ike


Ihe isi-ike

Site n’ihe isi-ike, ọnwụnwa nile, mkpagbu nile, na nnukwu nsogbu—mmadụ nwere ike nweta ọtụtụ uche onwe nile ga-edu ya gaa na-ito-eto nke mụọ na iga-n’iru ebighi-ebi site na-ichigharịkwute Onye-nwe.