Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ekpenta


Ekpenta

Otu ọrịa a na-ebusa site na-imetụ arụ nke e kwuru maka ya n’ime Testament Ochie na Testament Ọhụrụ. Ọtụtụ ndị a maara maka ha na Bible nwere n’oge ụfọdụ o sogburu arụ ha, tinyere Moses (Ọpụ. 4:6–7), nwanne ya nwanyị Miriam (Ọnọgụ. 12:10), Neaman (2 Ndez. 5), na Eze Uzaịa (2 Ihem. 26:19–21).