Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Jeroboam


Jeroboam

N’ime Testament Ochie, Jeroboam bụụrụ onye eze nke mbụ nke mpaghara elu-elu Israel e kere abụọ. Ọ bụụrụ onye agbụrụ Ifrem. Ajọọ mmadụ Jeroboam duru nnupụ-isi megide ụlọ nke Juda na ezi na ụlọ nke Devid.