Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Whitmer, David


Whitmer, David

Otu onye-ndu izizi n’ime Nzukọ-nsọ e weghachiri na otu n’ime ndị Aka-ebe Atọ nye ịdị-nsọ nke ebe ositere na ezi-okwu nke Akwụkwọ nke Mọmọn (OznỌd. 14, 17–18). Onye-nwe nyere ya ntụzi-aka nke onwe ya n’ime Ozizi na Ọgbụgba-ndụ nile 14 na 30:1–4.