Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Talent


Talent

Otu ihe ịtụ ịdị-arọ ochie ma-ọbụ nke ọgụ ego nke pụtara oke ihe. Ọ na-arụ kwa ọrụ dịka otu àkàrá maka ihe nwekwara oke uru, dịka ozi-ọma nke Jisus Kraịst (Mat. 25:14–29; Ita 12:35; OznỌd. 60:2, 13).