Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Adịghị-ọcha mmekọrịta


Adịghị-ọcha mmekọrịta

Ịkpachara anya na-etinye aka n’ịkwa-iko, ịkwa-iko di n’etiti ndị na-alụghị alụlụ, mmekọrịta nwoke na nwoke, mmekorịta nwanyị na nwanyị, mmekorịta nwoke na nwanyị n’etiti ndị ọ bụụrụ ihe arụ ime otu a, ma-ọbụ ụdị ọzọ na-ezighị-ezi, na-abụghị n’ụdị okike, ma-ọbụ omume mmekọrịta na-adịghị-ọcha.