Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Jeriko


Jeriko

Otu nnukwu obodo dị n’ime ndagwurugwu Jọdan nke e wuru mgbidi gburu gburu, mita 245 n’okpuru elu oke osimiri. Jeriko dị nso n’ebe ahụ ndị Israel gafere osimiri mgbe ha buru ụzọ bata na ala e kwere na nkwa (Josh. 2:1–3; 3:16; 6).