Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Bịa


Bịa

N’ime akwụkwọ nsọ nile, irute mmadụ nso site na-iso ma-ọbụ irube isi dịka ọ dị na nkebi ahịrị okwu “biakwute Kraịst, ka e mee kwa ka unu zuo oke n’ime ya” (Moro. 10:32).