Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Abụ-akwa nile


Abụ-akwa nile

Otu akwụkwọ n’ime Testament Ochie nke Jeremaia dere. Ọ bụ nchịkọta nke abụ nile ma-ọbụ abụ akwa arịrị n’ihi ọdịda nke Jerusalem na mba ndị Israel. E dere akwụkwọ ahụ mgbe nnukwu obodo ahụ dasịrị, ihe dịka 586 tutu a mụọ Kraịst.